Ȯra Ọyọ
Oge/afọ mmalite | 3 Febụwarị 1976 |
---|---|
aha gọọmenti | Oyo state |
asụsụ njieme | Asụsụ Yoruba, Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Ibadan |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 8°0′0″N 4°0′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Oyo.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Oyo State |
Onyeisi gọọmenti | Oluseyi Abiodun Makinde, Abiola Ajimobi |
Executive òtù | Oyo State Executive Council |
òtù omebe iwu | Oyo State House of Assembly |
Nkwekọrịtara oke ala | Ȯra Kwara, Ȯra Osun, Ȯra Ogun, Collines department |
dochie | Western State |
postal code | 200001 |
webụsaịtị | https://oyostate.gov.ng/ |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
udi maka maapụ | Category:Maps of Oyo State |
Ȯra Ọyọ State nickname: Pace Setter State | ||
Location | ||
---|---|---|
Statistics | ||
Governor | Abiola Ajimobi (ACN) | |
Date Created | 3 Febrụwarị 1976 | |
Capital | Ibadan | |
Area | 28,454 km² Ranked 14th | |
Population 1991 Census 2006 est. |
Ranked 5th N/A 5,591,589 | |
ISO 3166-2 | NG-OY | |
Website | oyostate.gov.ng |
Ȯra Ọyọ (Oyo State) bu steti no n'ime Naigeria.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ọra Oyo nwere ihu igwe abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwuu n'ime ora ọyo
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja