BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
NA EME UGBU A, Ọkụ Los Angeles egboula mmadụ 24 ebe a na-achọ mmadụ 16 achọ
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Jenụwarị 2025.
Ihe dịka ogbunigwe a na-enyoenyo na e ji droonu tụọ emebiela ihe n'Imo steeti
"Anyị nụrụ ụda ihe dịka ogbunigwe ka ọ gafechara nkeji iri ka anyị nụchara mkpọtụ droonu".
Akwamozu mmadụ 22 nwụrụ mgbe ha gara iketa osikapa n'Okija, Anambra Steeti
Ndị uweojii Anambra Steeti ekwuola na ọ bụ mmadụ 22 nwụrụ ebe ọtụtụ ndị ọzọ merụrụ ahụ n'ebe a na-ekesasị osikapa n'obodo Okija.
Tinubu ekeleela Azuta-Mbata tuuru ugo dịka Onyeisi Ọhanaeze Ndigbo
Nke a dị n'ozi e bipụtara n'akara ọbaozi obi ọchịchị Naịjirịa n'ụbọchị Fraịde 10 Jenụwarị 2025.
Vidio, Etu mgbachi obodo n'oge covid-19 siri kpalite mmụọ m ime ihe ngosi - Marahchi, Duration 5,49
Marahchi kwuru na ya malitere ime ihe ngosi oge Gọọmenti Naịjirịa gbachiri obodo niile n'ihi ntiwapụ ọrịa covid-19.
Etu olili ozu Jimmy Carter bụbu Onyeisiala mba Amerika si aga
Jimmy Carter chịrị mba Amerịka malite n'ọnwa Jenụwarị 20, 1977 ruo Jenụwarị 20, 1981.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Ihe anyị chọpụtara maka ụmụaka atọ a hụrụ ozu ha n'ime ụgbọala n'obodo Nise, Anambra Steeti, Duration 1,16
A hụrụ ozu ụmụaka atọ n'ime ụgbọala nna ha n'obodo Arah Nise nke Anambra Steeti na Satọde 4 Jenụwarị, 2024.
Vidio, Etu ndị ntoroọbịa si kụgbuo otu nwoke n'ihi ebubo ịta nwata amoosu n'Ebonyi Steeti, Duration 1,19
Ndị ntoroọbịa gburu Uromchi Okorocha maka ebubo na ọ tara obere nwata amoosu n'obodo Enohia Itim dị n'Ebonyi Steeti.
Onye bụ John Mahama meriri ntuliaka ọkwa Onyeisiala Ghana?
Akụkọ a kọwara John Mahama meriri na ntuliaka ọkwa Onyeisiala mba Gana
Kedụ onye nwereike ịnọchi Justin Trudeau dịka Praịm Mịnịsta Canada?
Praịm mịnịsta mba Canada bụ Justin Trudeau rịturu n’ọchịchị ụbọchị Monde 6, Jenụwarị, 2025.
Lee ihe ndị mmadụ kwuru maka mgbọ egbe Fada a sị gburu nwaokorobịa
Nna nwaokorobịa mgbọ tụtara n'olu bụ Maazị Godwin kwuru na nwa ya nọ n'ụlọọgwu kemgbe mkpụrụ ụbọchị abụọ.
Ebuka Obi, Junior Pope, Obi Cubana, AnyiDons na akụkọ ndị ọzọ BBC Igbo mere wuru ewu n'afọ 2024
Ihe a bụ nchịkọta akụkọ ise wuru ewu BBC Igbo dere n'afọ 2024.
Gọvanọ ndị ọzọ kwesịrị iṅomi etu Peter Mbah si arụ ọrụ n'Enugwu Steetị - Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Bola Tinubu mere njem nleta n'Enugwu Steeti bụ ebe ọ nọ gbapee ọtụtụ ọrụ ndị Gọvanọ Peter Mbah rụrụ.
Ebuka Obi, Odumeje, Mbaka, Jerry Eze na ndị ọzọ buru amụma banyere afọ 2025
Amụma dị iche iche banyere afọ 2025