Jump to content

Yetunde Odunuga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yetunde Odunuga
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya19 Novemba 1997 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
ụdị egwuregwuboxing Dezie
so na2018 Commonwealth Games Dezie

Yetunde Odunuga (amuru na ọnwa 19 Nọvemba nke afọ 1997) bu onye amateur onye Naijiria nke meriri ihe nrite ọla n’egwuregwu Commonwealth 2018 . [1]

Yetunde meriri na asọmpi Commonwealth 2018 . Ọ meriri nrite ọla n'ime mmemme etiti arọ megide Caroline Veyre . [2] [3]

N'afọ 2017, Yetunde Odunuga, onye ọrụ ndị agha Naijiria nwetara ọla edo n'ụdị dị fechaa nke ụmụnwaanyị n'asọmpi ịkụ ọkpọ Amateur Africa, Brazzaville, Congo . [4]

Edensịbịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Boxing | Athlete Profile: Yetunde ODUNUGA - Gold Coast 2018 Commonwealth Games. results.gc2018.com. Archived from the original on February 2, 2020. Retrieved on Mar 15, 2021.
  2. Gold Coast 2018: Odunuga qualify for women's boxing semi-finals (Apr 11, 2018). Retrieved on Mar 15, 2021.
  3. Badmus (Apr 13, 2018). Commonwealth: Yetunde Odunuga wins bronze in women's lightweight boxing. TODAY. Retrieved on Mar 15, 2021.
  4. Nigerian female Army Officer, Yetunde Odunuga wins Gold Medal in boxing (Jun 28, 2017). Retrieved on Mar 15, 2021.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Ịgba ọkpọ | Usoro ihe omume kwa ụbọchị - Gold Coast 2018 Commonwealth Games